Uncategorized

Flavour – Nwata lyrics

Unu afuna nwata na magbuona onwe ya? (repeat once)
Unu afuna nwata nu ay! Nwata na magbuona onwe ya (Repeat once)

Ufodu si na ha amaro ko si eme

Ufodu si na ha amaro ko si eje
Ufodu si na ha amaro ko si aru
Ufodu sin a ha amaro ko si aku
Maka Mama mu gwara mu si na ezi agwa bu mma nwanyi o! (repeat once)


Download now (quick server)

A gam akporo nwata naba na ibe’m o
Ibe’m o!
A gam akporo nwata naba na ibe’m o!
Ibe’m o!
A gam akporo nwata nu ay! Nwata nu naba na ibe’m o!
A gam akporo nwata nu ay! Nwata nu naba na ibe’m o!

Nwata biko biakene soro mu ka anyi nawasia
Nwata biko biakene soro mu ka anyi kubasia

Nwata biko biakene soro mu ka anyi kubasia
Ire nsunye, ire nsunye, Ire nsunye
Soriwe sunye
Ire nwunye, Ire nwunye, ire nwunye
Soriwe sunye

Check:  Patoranking – I’m In Love Lyrics

Ife ntinye, ife ntinye, ife ntinye
Nti tinye

About the author

prayertitus

Great Thinkers will rule the world, I am an Internet freak, Gospel Lover, I Love Music. You can connect with me On Instergram Prayertitus

Leave a Comment